Ekwueme by Prospa Ochimana ft Osinachi Nwachukwu Complete Lyrics


Song Title:
Ekwueme

Artist: Prospa ft Osinachi Nwachukwu

 

THE FULL LYRICS

Prospa Ochimana

onye nwe anyi,
ezitewo, ndi nmozi ya ka ha noyelu anyi
Ekwueme ! Ekwueme !! (2X)
You are the living God o!
Eze, no one like you.

Ekwueme ! Ekwueme !! (2x)
You are the living God o!
Eze, no one like you.

Verse:
You’re my Healer ,
you’re my Keeper
My Restorer
My LifeGiver
You are the living God o!
Eze no one like YOU

No one can do me like you do
No one can touch me like you do, God!
You are the living God o!
Eze no one like YOU

You picked me from the miry clay, set my feet on the rock to
stay
U’re My Promoter
You’re My Defender
You are the Living God o!
Eze, No One like you

Osinachi Nwachukwu

Okechi e nnukwu chi 2x
nani gi bu ome okachie
Nani ihe ikwuru bu ihe ina eme

ALSO SEE   Onyedikagi By Mercy Chinwo Ft Glowrie Full Lyrics and Video

Omo okachie nnukwu chi
amama amasi amasi
Olori ihe loro ihe loro enti

Agu bata Ohia Mgbada awara Oso
Ekwueme, so gi bu Ekwueme

Ihe ikwuru bu ihe ina eme
ihe ikara bu ihe ina eme
Obu onye n’ekwu ma chim kwuchasia
Obu Onye N’aturu chim uka chukwu

inweghi mgbanwe chukwu ebighebi e
inweghi onyiri amama amasi amasi
Ebube dike, Okechi, Ekwueme, ihe ikwu k’ina eme
Oloro Ihe loro ihe loro
enyi kpuru odumu n’ one
Oke nmanwu n’eta Onwe ya
Ogbara nkiti Okwu biri n’ onu ya
Echeta obi esie ike
gaga n’ ogwu
Amama amasi amasi
Oje n’ nmuo, Oje na madu chukwu Oma
Obata Uzo adi mma,
Ebube dike (x4)
Ekwueme!!!
Ekwueme, Ekwueme (x3)

Ikuku ama n’oha, Chi obi oma,
Ekwememe, Ogaraya ngada nga,
Obata Uzo adi mma, Chukwu Oluebube.
Ekwueme, i bu Ekwuwme

O bu onye ga aturu m ka Chukwu oma?
O bu onye ga ekwu ma ekwuchasie, Chukwu Ebube?
Nani Gi bu Ekwuwme, Ihe i kara bu ihe i na-eme
Ekwueme, i bu Ekwuwme

ALSO SEE  The Great I Am by Prospa Ochimana Complete Lyrics

Oke mmiri nke n’ebu ogbe,
Ebihebi Eligwe, Oke mmuonwu n’eti onye ya,
Obata Uzo adi mma,
Chukwu eh (x5)
ah, Ekwueme
E netawo m obi Chukwu oma,
Oletara onye e mejoro, Chukwu oma,
Ekwueme, Chinaecherem, so Gi bu Chim m,

Ekwueme m, Ekwueme,
see what you’ve done for me,
see how you set me free,
You’re the Living God ooo,
Eze no one like you.

See what you’ve done for me
see how you delivered me,
You’re the Living God ooo,
Eze no one like you…. repeat till fade

The video

Samuel Odamah

God First, Tech second, Freelancing third.... in this order, my entire being is summed up.